Fearless Lyrics by Flavour Feat. Ejyk Nwamba

0
(0)

IMG 0935 5
Fearless Lyrics by Flavour Feat. Ejyk Nwamba

Flavour and Ejyk Nwamba Lyrics

Read Fearless lyrics by Flavour featuring Ejyk Nwamba. Fearless is the eighth track on Flavour’s African Royalty Album.

Flavour African Royalty Album Cover
African Royalty Album Cover

Flavour – Fearless Lyrics

Give me chance
Anochikwena uzo
I kwụchikwee m uzo, na aga m ajamukwa gi, kpowai
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi

The king is here, make everybody dobale oh
Ị ma na Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Anya fulu ugo daa, na adaa afu ugo daadaa
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
The king is here, make everybody prostrate oh
I ma na Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi

Fearless, atuegwu
I si na o ma mba, o buru ogwu na o ma nle
Fearless, lion heart

Unshakable, unstoppable
Ijele nnwa, mmanwụ jee, mmanwụ anaa
Agbala nnwa, ọ kwụlụ, ọ kaa
Ejyk Nwamba, ọọ salụgo ọkụ
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
The king is here, make everybody dobale oh

I ma na Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Anya fulu ugo daa, na adaa afu ugo daadaa
Ijele pụta, mmanwụ kwụ n’ọgbọ ga-echelụgodi
The king is here, make everybody prostrate oh
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Ah eh, ogbo ogu adigo tight oh

I bukwa ike, i bukwa ike e ji eme odogwu?
Ah eh, ogbo ogu adigo tight oh
I bukwa ike, i bukwa ike e ji aba mba?
Ihewe ejewe eme oh
Ah eh, ogbo ogu adigo tight oh
I bukwa ike, i bukwa ike e ji eme odogwu?
Anyi aputa ogbo
Ah eh, ogbo ogu adigo tight oh
Oo salugo oku
I bukwa ike, i bukwa ike e ji aba mba?

Fearless, atuegwu
I si na o ma mba, o buru ogwu na o ma nle
Fearless, lion heart
I si na o ma mba, o buru ogwu na o ma nle
Unshakable, unstoppable
Ijele nnwa, mmanwụ jee, mmanwụ anaa
Agbala nnwa, o kwulu, o kaa
Ejyk Nwamba, oo salugo oku
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-apasagodi aru

I ma na Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Anya fulu ugo daa, na adaa afu ugo daadaa
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi
I ma na Ijele puta, mmanwu kwu n’ogbo ga-echelugodi

Explore Other Song Lyrics Here

Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook

The post Fearless Lyrics by Flavour Feat. Ejyk Nwamba appeared first on NotjustOk.

How useful was this post?

Click on a star to rate it!

Average rating 0 / 5. Vote count: 0

No votes so far! Be the first to rate this post.

Be the first to comment

Leave a Reply